Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 11:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+

  • 1 Samuel 5:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ya mere, ha zipụrụ ozi wee kpọkọta ndị isi niile nke ndị Filistia, sị: “Gịnị ka anyị ga-eme igbe Chineke Izrel?” N’ikpeazụ, ha sịrị: “Ka e buru igbe Chineke Izrel gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo Gat.”+ Ha wee buru igbe Chineke Izrel gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo n’ebe ahụ.

  • 1 Samuel 17:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Otu dike n’agha wee malite isi n’ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu na-apụta, aha ya bụ Golayat,+ onye si Gat,+ ọ dị kubit isii na otu ntụ ọbụ aka n’ogo.+

  • 1 Samuel 27:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Devid wee bilie, ya na narị ndị ikom isii+ so ya wee gakwuru Ekish+ nwa Meyọk, eze Gat.

  • 1 Ndị Eze 2:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 O wee ruo na mgbe afọ atọ gwụchara, ndị ohu+ abụọ Shimiaị gbara ọsọ gbakwuru Ekish+ nwa Meaka bụ́ eze Gat;+ ndị mmadụ wee bịa kọọrọ Shimiaị, sị: “Lee! Ndị ohu gị nọ na Gat.”

  • 2 Ndị Eze 12:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ bụ mgbe ahụ ka Hazel+ eze Siria gbagoro buso Gat agha+ ma weghara ya, e mesịa, Hazel chere ihu+ ịgbago buso Jeruselem agha.+

  • Abụ Ọma 56:okwu mmeghe
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • Ntụziaka e nyere onye nduzi nke Nduru Na-agba Nkịtị n’etiti ndị nọ n’ebe dị anya. Abụ ọma Devid. Miktam. Mgbe ndị Filistia jidere ya n’obodo Gat.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya