2 Ihe E Mere 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo ná mmalite+ afọ na-esonụ na ndị agha Siria+ busoro ya agha,+ ha wee na-awakpo Juda na Jeruselem. Ha wee laa ndị isi niile+ nke Juda n’iyi, ha zigakwaara eze Damaskọs+ ihe niile ha kwatara.
23 O wee ruo ná mmalite+ afọ na-esonụ na ndị agha Siria+ busoro ya agha,+ ha wee na-awakpo Juda na Jeruselem. Ha wee laa ndị isi niile+ nke Juda n’iyi, ha zigakwaara eze Damaskọs+ ihe niile ha kwatara.