2 Ihe E Mere 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe Jehoyada nwụsịrị, ndị isi+ nke Juda batara kpọọrọ eze isiala. Eze wee gee ha ntị n’oge ahụ.+