Jenesis 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’abalị, o kewara ndị agha ya,+ ya bụ, ndị ohu ya, wee buso ha agha, o wee merie ha ma chụrụ ha ruo Hoba, nke dị n’ebe ugwu Damaskọs. 1 Ihe E Mere 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe Siria nke Damaskọs bịara inyere Hadadiza bụ́ eze Zoba aka,+ Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na abụọ n’ime ndị Siria.
15 N’abalị, o kewara ndị agha ya,+ ya bụ, ndị ohu ya, wee buso ha agha, o wee merie ha ma chụrụ ha ruo Hoba, nke dị n’ebe ugwu Damaskọs.
5 Mgbe Siria nke Damaskọs bịara inyere Hadadiza bụ́ eze Zoba aka,+ Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na abụọ n’ime ndị Siria.