Jenesis 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jekọb wee tụọ egwu nke ukwuu ma chegbuwe onwe ya.+ O wee kewaa ndị ya na ha so, nakwa ìgwè ewu na atụrụ ya, na ehi ya, na kamel ya ka ha dịrị ìgwè abụọ,+ Ndị Ikpe 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee kee narị ndị ikom atọ ahụ ụzọ atọ, nye ha niile opi+ na nnukwu ite ihe na-adịghị, nakwa ọwa ọkụ ndị e tinyere n’ime nnukwu ite ndị ahụ.
7 Jekọb wee tụọ egwu nke ukwuu ma chegbuwe onwe ya.+ O wee kewaa ndị ya na ha so, nakwa ìgwè ewu na atụrụ ya, na ehi ya, na kamel ya ka ha dịrị ìgwè abụọ,+
16 O wee kee narị ndị ikom atọ ahụ ụzọ atọ, nye ha niile opi+ na nnukwu ite ihe na-adịghị, nakwa ọwa ọkụ ndị e tinyere n’ime nnukwu ite ndị ahụ.