Jenesis 27:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Otú ọ dị, Isọ buuru Jekọb iwe n’obi n’ihi ngọzi ahụ nna ya gọziri ya,+ Isọ wee na-asị n’obi ya:+ “Oge a ga-eruru nna m uju na-eru nso.+ Ya gasịa, m ga-egbu Jekọb nwanne m.”+ Jenesis 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ana m arịọ gị,+ napụta m n’aka nwanne m nwoke, n’aka Isọ, n’ihi na ana m atụ ya egwu na ọ pụrụ ịbịa wakpo m,+ ma nne ma ụmụ.
41 Otú ọ dị, Isọ buuru Jekọb iwe n’obi n’ihi ngọzi ahụ nna ya gọziri ya,+ Isọ wee na-asị n’obi ya:+ “Oge a ga-eruru nna m uju na-eru nso.+ Ya gasịa, m ga-egbu Jekọb nwanne m.”+
11 Ana m arịọ gị,+ napụta m n’aka nwanne m nwoke, n’aka Isọ, n’ihi na ana m atụ ya egwu na ọ pụrụ ịbịa wakpo m,+ ma nne ma ụmụ.