2 Ihe E Mere 24:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ná mmalite afọ na-esonụ, ndị agha Siria lụsoro Jehoash agha, banyekwa na Juda na Jeruselem n’ike.+ Ha gburu ndị isi niile+ nọ na Juda, zigakwara eze Damaskọs ihe niile ha kwatara n’agha ahụ.
23 Ná mmalite afọ na-esonụ, ndị agha Siria lụsoro Jehoash agha, banyekwa na Juda na Jeruselem n’ike.+ Ha gburu ndị isi niile+ nọ na Juda, zigakwara eze Damaskọs ihe niile ha kwatara n’agha ahụ.