13 Ozugbo ahụ, Devid sịrị ndị ikom ya: “Onye ọ bụla kee mma agha ya n’úkwù!”+ Onye ọ bụla wee kee mma agha ya n’úkwù, Devid kekwara mma agha ya n’úkwù; ha wee soro Devid gbagowe, ihe dị ka narị ndị ikom anọ, ebe narị ndị ikom abụọ nọ ọdụ n’akụkụ ibu ha.+