1 Samuel 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, ha jụrụ+ Jehova ọzọ, sị: “Nwoke ahụ ọ̀ bịarutewo ebe a?” Jehova wee sị: “Lee ya, o zoro+ n’etiti ibu.” 1 Samuel 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ozugbo ahụ, Devid hapụrụ ibu+ ahụ n’aka onye na-elekọta ibu+ wee gbara gawa n’ọgbọ agha. Mgbe o rutere, ọ malitere ịjụ otú ụmụnne ya mere.+ 1 Samuel 30:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ònye ga-ege ntị n’ihe a unu na-ekwu? N’ihi na otú òkè nke onye gara agha hà, otú ahụ ka òkè nke onye nọdụrụ ọdụ n’akụkụ ibu+ ga-aha. Mmadụ niile ga-eketa ihe.”+
22 N’ihi ya, ha jụrụ+ Jehova ọzọ, sị: “Nwoke ahụ ọ̀ bịarutewo ebe a?” Jehova wee sị: “Lee ya, o zoro+ n’etiti ibu.”
22 Ozugbo ahụ, Devid hapụrụ ibu+ ahụ n’aka onye na-elekọta ibu+ wee gbara gawa n’ọgbọ agha. Mgbe o rutere, ọ malitere ịjụ otú ụmụnne ya mere.+
24 Ònye ga-ege ntị n’ihe a unu na-ekwu? N’ihi na otú òkè nke onye gara agha hà, otú ahụ ka òkè nke onye nọdụrụ ọdụ n’akụkụ ibu+ ga-aha. Mmadụ niile ga-eketa ihe.”+