Ndị Ikpe 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo na mgbe Jọshụa nwụsịrị,+ ụmụ Izrel jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebu ụzọ gaa buso ndị Kenan agha?” Ndị Ikpe 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee bilie gbagoo Betel ịjụ Chineke ase.+ Ụmụ Izrel wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ n’agha anyị ga-ebuso ụmụ Benjamin?”+ Jehova wee zaa, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”+ Ndị Ikpe 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Finihas+ nwa Elieza, nwa Erọn, guzo n’ihu ya n’oge ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa ọzọ buso ụmụ Benjamin nwanne m agha ka ọ̀ bụ mụ agala?”+ Jehova wee sị ya: “Gaa, n’ihi na echi ka m ga-enyefe ya n’aka gị.”+ 1 Samuel 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa, m̀ ga-egbu ndị Filistia ndị a?” Jehova wee sị Devid: “Gaa, ị ga-egbu ndị Filistia wee zọpụta Kaịla.”
1 O wee ruo na mgbe Jọshụa nwụsịrị,+ ụmụ Izrel jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebu ụzọ gaa buso ndị Kenan agha?”
18 Ha wee bilie gbagoo Betel ịjụ Chineke ase.+ Ụmụ Izrel wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ n’agha anyị ga-ebuso ụmụ Benjamin?”+ Jehova wee zaa, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”+
28 Finihas+ nwa Elieza, nwa Erọn, guzo n’ihu ya n’oge ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa ọzọ buso ụmụ Benjamin nwanne m agha ka ọ̀ bụ mụ agala?”+ Jehova wee sị ya: “Gaa, n’ihi na echi ka m ga-enyefe ya n’aka gị.”+
2 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa, m̀ ga-egbu ndị Filistia ndị a?” Jehova wee sị Devid: “Gaa, ị ga-egbu ndị Filistia wee zọpụta Kaịla.”