Ọpụpụ 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Finihas+ nwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà hụrụ ya, o biliri ozugbo n’etiti nzukọ ahụ ma were ube. Joshụa 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Izrel wee zipụ+ Finihas+ nwa Elieza onye nchụàjà ka ọ gakwuru ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ọkara ebo Manase, bụ́ ndị bi n’ala Gilied, Joshụa 24:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Elieza nwa Erọn wee nwụọkwa.+ Ha wee lie ya n’Ugwu Finihas nwa ya,+ nke o nyere ya n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu. Abụ Ọma 106:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Finihas biliri mee ihe,+Ihe otiti ahụ kwụsịrị.
25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
7 Mgbe Finihas+ nwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà hụrụ ya, o biliri ozugbo n’etiti nzukọ ahụ ma were ube.
13 Ụmụ Izrel wee zipụ+ Finihas+ nwa Elieza onye nchụàjà ka ọ gakwuru ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ọkara ebo Manase, bụ́ ndị bi n’ala Gilied,
33 Elieza nwa Erọn wee nwụọkwa.+ Ha wee lie ya n’Ugwu Finihas nwa ya,+ nke o nyere ya n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu.