Ọnụ Ọgụgụ 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu nwụrụ n’ihu Jehova mgbe ha surere ihe nsure ọkụ nke iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova n’ala ịkpa Saịnaị; ha amụtaghịkwa nwa ọ bụla. Ma Elieza+ na Ịtama+ nọ na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà, ha na Erọn nna ha. Ọnụ Ọgụgụ 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Yipụ Erọn uwe ya,+ chịrị ha yiwe Elieza+ nwa ya; Erọn ga-anwụ n’ebe ahụ, a ga-elikwa ya.”+
4 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu nwụrụ n’ihu Jehova mgbe ha surere ihe nsure ọkụ nke iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova n’ala ịkpa Saịnaị; ha amụtaghịkwa nwa ọ bụla. Ma Elieza+ na Ịtama+ nọ na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà, ha na Erọn nna ha.