Ọnụ Ọgụgụ 33:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ dị ka Jehova nyere ya n’iwu, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt, n’ọnwa nke ise, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ.+
38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ dị ka Jehova nyere ya n’iwu, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt, n’ọnwa nke ise, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ.+