Ọpụpụ 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Joshụa 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Finihas+ onye nchụàjà na ndị isi nke nzukọ+ ahụ na ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel, bụ́ ndị ha na ya so, nụrụ ihe ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ụmụ Manase kwuru, ọ dị ha mma. 1 Ihe E Mere 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Elieza+ mụrụ Finihas.+ Finihas amụọ Abishua.+
25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
30 Mgbe Finihas+ onye nchụàjà na ndị isi nke nzukọ+ ahụ na ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel, bụ́ ndị ha na ya so, nụrụ ihe ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ụmụ Manase kwuru, ọ dị ha mma.