Joshụa 22:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ihe ebo Ruben, ebo Gad, na ebo Manase kwuru juru Finihas onye nchụàjà na ndị so ya afọ. Ndị so ya bụ ndị isi ọnụmara dị iche iche* n’Izrel.+
30 Ihe ebo Ruben, ebo Gad, na ebo Manase kwuru juru Finihas onye nchụàjà na ndị so ya afọ. Ndị so ya bụ ndị isi ọnụmara dị iche iche* n’Izrel.+