Joshụa 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Finihas+ onye nchụàjà na ndị isi nke nzukọ+ ahụ na ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel, bụ́ ndị ha na ya so, nụrụ ihe ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ụmụ Manase kwuru, ọ dị ha mma.
30 Mgbe Finihas+ onye nchụàjà na ndị isi nke nzukọ+ ahụ na ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel, bụ́ ndị ha na ya so, nụrụ ihe ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ụmụ Manase kwuru, ọ dị ha mma.