Ọnụ Ọgụgụ 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Finihas+ nwa Elieza bụ́ nwa Erọn onye nchụàjà emewo ka iwe+ m na-eweso Izrel dajụọ site n’ekweghị ka a maa m aka n’etiti ha,+ nke mere na ekpochapụghị m ụmụ Izrel ka m nọgidesiri ike na-achọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+ 1 Ihe E Mere 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ Finihas+ nwa Elieza+ bụ onye ndú ha n’oge gara aga. Jehova nọnyeere ya.+ Abụ Ọma 106:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Finihas biliri mee ihe,+Ihe otiti ahụ kwụsịrị.
11 “Finihas+ nwa Elieza bụ́ nwa Erọn onye nchụàjà emewo ka iwe+ m na-eweso Izrel dajụọ site n’ekweghị ka a maa m aka n’etiti ha,+ nke mere na ekpochapụghị m ụmụ Izrel ka m nọgidesiri ike na-achọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+