Ọnụ Ọgụgụ 25:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Finihas+ nwa Elieza, nwa nwa Erọn onye nchụàjà, emeela ka iwe m na-ewesa ndị Izrel dajụọ n’ihi na o kweghị ka ha hapụ m fewe chi ọzọ.+ Ọ bụ ya mere na ebibighị m ndị Izrel n’agbanyeghị na m chọrọ ka ha na-efe naanị m.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:11 Ụlọ Nche,8/1/2004, p. 2710/15/2002, p. 293/1/1995, p. 16-17
11 “Finihas+ nwa Elieza, nwa nwa Erọn onye nchụàjà, emeela ka iwe m na-ewesa ndị Izrel dajụọ n’ihi na o kweghị ka ha hapụ m fewe chi ọzọ.+ Ọ bụ ya mere na ebibighị m ndị Izrel n’agbanyeghị na m chọrọ ka ha na-efe naanị m.+