Ọnụ Ọgụgụ 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Finihas+ nwa Elieza bụ́ nwa Erọn onye nchụàjà emewo ka iwe+ m na-eweso Izrel dajụọ site n’ekweghị ka a maa m aka n’etiti ha,+ nke mere na ekpochapụghị m ụmụ Izrel ka m nọgidesiri ike na-achọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:11 Ụlọ Nche,8/1/2004, p. 2710/15/2002, p. 293/1/1995, p. 16-17
11 “Finihas+ nwa Elieza bụ́ nwa Erọn onye nchụàjà emewo ka iwe+ m na-eweso Izrel dajụọ site n’ekweghị ka a maa m aka n’etiti ha,+ nke mere na ekpochapụghị m ụmụ Izrel ka m nọgidesiri ike na-achọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+