Ọnụ Ọgụgụ 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-abụrụ ya na ụmụ ya ga-anọchi ya+ ọgbụgba ndụ nke ịbụ ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na o kweghị ka a maa Chineke ya aka,+ o wee kpuchiere ụmụ Izrel mmehie ha.’”+ Ọrụ Ndịozi 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị isi ezinụlọ ahụ kwosoro Josef ekworo+ ma resị ya ndị Ijipt.+ Ma Chineke nọnyeere ya.+
13 Ọ ga-abụrụ ya na ụmụ ya ga-anọchi ya+ ọgbụgba ndụ nke ịbụ ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na o kweghị ka a maa Chineke ya aka,+ o wee kpuchiere ụmụ Izrel mmehie ha.’”+