Jenesis 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ahịa bụ́ ndị Midian+ wee na-agafe. Ha wee dọpụta Josef n’olulu mmiri+ ahụ, ha wee resị ndị Ishmel Josef, ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ E mesịa, ndị ahụ kpọọrọ Josef bata n’Ijipt. Jenesis 45:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Josef wee gwa ụmụnne ya, sị: “Biko, bịanụ m nso.” Ha wee bịa ya nso. O wee sị: “Abụ m Josef nwanne unu, onye unu refuru n’Ijipt.+ Abụ Ọma 105:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O zipụrụ otu nwoke ka o buru ha ụzọ gawa,Ya bụ, Josef, onye e rere ka ọ bụrụ ohu.+
28 Ndị ahịa bụ́ ndị Midian+ wee na-agafe. Ha wee dọpụta Josef n’olulu mmiri+ ahụ, ha wee resị ndị Ishmel Josef, ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ E mesịa, ndị ahụ kpọọrọ Josef bata n’Ijipt.
4 Josef wee gwa ụmụnne ya, sị: “Biko, bịanụ m nso.” Ha wee bịa ya nso. O wee sị: “Abụ m Josef nwanne unu, onye unu refuru n’Ijipt.+