Jenesis 45:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, Josef gwara ụmụnne ya, sị: “Biko, bịanụ m nso.” Ha wee bịa ya nso. Ọ sịziri: “Abụ m Josef nwanne unu, onye unu resịrị ndị Ijipt.+
4 N’ihi ya, Josef gwara ụmụnne ya, sị: “Biko, bịanụ m nso.” Ha wee bịa ya nso. Ọ sịziri: “Abụ m Josef nwanne unu, onye unu resịrị ndị Ijipt.+