Ọpụpụ 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+