Ndị Ikpe 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo na mgbe Jọshụa nwụsịrị,+ ụmụ Izrel jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebu ụzọ gaa buso ndị Kenan agha?”
1 O wee ruo na mgbe Jọshụa nwụsịrị,+ ụmụ Izrel jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebu ụzọ gaa buso ndị Kenan agha?”