Jenesis 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+ Ọnụ Ọgụgụ 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Juda, wee buru ụzọ kwalie, n’ụsụụ ha,+ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ndị agha ya. Ndị Ikpe 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee sị: “Ọ bụ Juda ga-aga.+ Lee! M ga-enyefe ala ahụ n’aka ya.” 1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—
8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+
14 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Juda, wee buru ụzọ kwalie, n’ụsụụ ha,+ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ndị agha ya.
2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—