Matiu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘Ma gị onwe gị, Betlehem+ nke dị n’ala Juda, ị bụghị ma ọlị obodo kasị nta n’etiti ndị na-achị Juda; n’ihi na n’ime gị ka onye na-achị achị ga-esi pụta,+ onye ga-azụ ndị m, bụ́ Izrel, dị ka atụrụ.’”+ Ndị Hibru 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ pụtara nnọọ ìhè na Onyenwe anyị sitere na Juda,+ bụ́ ebo nke Mozis na-ekwughị ihe ọ bụla banyere ya n’ihe metụtara ndị nchụàjà.
6 ‘Ma gị onwe gị, Betlehem+ nke dị n’ala Juda, ị bụghị ma ọlị obodo kasị nta n’etiti ndị na-achị Juda; n’ihi na n’ime gị ka onye na-achị achị ga-esi pụta,+ onye ga-azụ ndị m, bụ́ Izrel, dị ka atụrụ.’”+
14 N’ihi na ọ pụtara nnọọ ìhè na Onyenwe anyị sitere na Juda,+ bụ́ ebo nke Mozis na-ekwughị ihe ọ bụla banyere ya n’ihe metụtara ndị nchụàjà.