Joshụa 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo na ozugbo ha kpọtaara Jọshụa ndị eze ahụ, Jọshụa kpọrọ ndị ikom niile nke Izrel wee gwa ndị ọchịagha nke ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.”+ Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+ Ndị Ikpe 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee sị: “Ọ bụ Juda ga-aga.+ Lee! M ga-enyefe ala ahụ n’aka ya.” 2 Samuel 22:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-eme ka ndị iro m gbaa ọsọ;+M ga-ebibikwa ndị kpọrọ m oké asị.+
24 O wee ruo na ozugbo ha kpọtaara Jọshụa ndị eze ahụ, Jọshụa kpọrọ ndị ikom niile nke Izrel wee gwa ndị ọchịagha nke ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.”+ Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+