Jenesis 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+ Ọpụpụ 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “M ga-ezipụ ụjọ m n’ihu gị,+ m ga-etinye ndị niile ị ga-abata n’etiti ha n’ọgba aghara, n’ezie, m ga-eme ka ndị iro gị niile si n’ihu gị gbaa ọsọ.+ Joshụa 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo na ozugbo ha kpọtaara Jọshụa ndị eze ahụ, Jọshụa kpọrọ ndị ikom niile nke Izrel wee gwa ndị ọchịagha nke ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.”+ Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+
8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+
27 “M ga-ezipụ ụjọ m n’ihu gị,+ m ga-etinye ndị niile ị ga-abata n’etiti ha n’ọgba aghara, n’ezie, m ga-eme ka ndị iro gị niile si n’ihu gị gbaa ọsọ.+
24 O wee ruo na ozugbo ha kpọtaara Jọshụa ndị eze ahụ, Jọshụa kpọrọ ndị ikom niile nke Izrel wee gwa ndị ọchịagha nke ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.”+ Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+