Jenesis 43:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-eji onwe m gbaa ibé maka ya.+ N’aka m ka ị ga-anara ụgwọ ya.+ Ọ bụrụ na mụ akpọlataghị ya kpọnye gị, ọ ga-abụ na mụ emehiewo gị ruo mgbe niile. Jenesis 46:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee zipụ Juda+ ka o buru ya ụzọ gakwuru Josef ka o zie ya ozi banyere Goshen tupu ya erute. E mesịa, ha batara n’ala Goshen.+ 1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—
9 M ga-eji onwe m gbaa ibé maka ya.+ N’aka m ka ị ga-anara ụgwọ ya.+ Ọ bụrụ na mụ akpọlataghị ya kpọnye gị, ọ ga-abụ na mụ emehiewo gị ruo mgbe niile.
28 O wee zipụ Juda+ ka o buru ya ụzọ gakwuru Josef ka o zie ya ozi banyere Goshen tupu ya erute. E mesịa, ha batara n’ala Goshen.+
2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—