Jenesis 44:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na ohu gị ji onwe ya gbaa ibé+ maka nwa okoro a maka oge a ya na nna ya na-anọghị, sị, ‘Ọ bụrụ na mụ akpọlataghịrị gị ya, ọ ga-abụ na mụ emehiewo nna m ruo mgbe ebighị ebi.’+ Jọn 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghị onye nwere ịhụnanya karịrị nke a, na mmadụ ga-atọgbọ mkpụrụ obi ya n’ihi ndị enyi ya.+
32 N’ihi na ohu gị ji onwe ya gbaa ibé+ maka nwa okoro a maka oge a ya na nna ya na-anọghị, sị, ‘Ọ bụrụ na mụ akpọlataghịrị gị ya, ọ ga-abụ na mụ emehiewo nna m ruo mgbe ebighị ebi.’+