Jenesis 45:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ebikwa n’ala Goshen,+ ị ga-anọkwa m nso, gị na ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị na ìgwè ewu na atụrụ gị na ìgwè ehi gị na ihe niile i nwere. Jenesis 47:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Josef wee bịa kọọrọ Fero, sị:+ “Nna m na ụmụnne m na ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha nakwa ihe niile ha nwere esiwo n’ala Kenan bịa, lee, ha nọ n’ala Goshen.”+
10 Ị ga-ebikwa n’ala Goshen,+ ị ga-anọkwa m nso, gị na ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị na ìgwè ewu na atụrụ gị na ìgwè ehi gị na ihe niile i nwere.
47 Josef wee bịa kọọrọ Fero, sị:+ “Nna m na ụmụnne m na ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha nakwa ihe niile ha nwere esiwo n’ala Kenan bịa, lee, ha nọ n’ala Goshen.”+