Jenesis 45:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ebikwa n’ala Goshen,+ ị ga-anọkwa m nso, gị na ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị na ìgwè ewu na atụrụ gị na ìgwè ehi gị na ihe niile i nwere. Ọpụpụ 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ala Goshen bụ́ ebe ndị m guzo dị iche, ka odudu ghara ịdị n’ebe ahụ;+ ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova n’ụwa dum.+
10 Ị ga-ebikwa n’ala Goshen,+ ị ga-anọkwa m nso, gị na ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị na ìgwè ewu na atụrụ gị na ìgwè ehi gị na ihe niile i nwere.
22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ala Goshen bụ́ ebe ndị m guzo dị iche, ka odudu ghara ịdị n’ebe ahụ;+ ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova n’ụwa dum.+