28 Onye nke ezi Chineke+ bịaruru nso wee sị eze Izrel, ee, ọ gara n’ihu ịsị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ndị Siria sịrị: “Jehova bụ Chineke ugwu, ọ bụghị Chineke nke ndagwurugwu,” m ga-enyefe oké ìgwè mmadụ a dum n’aka gị,+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+