Aịzaya 37:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị n’aka ya,+ ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+
20 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị n’aka ya,+ ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+