Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 9:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Kama, n’eziokwu, ọ bụ nke a mere m ji debe gị ndụ,+ iji gosi gị ike m nakwa iji mee ka a kpọsaa aha m n’ụwa dum.+

  • Diuterọnọmi 28:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ndị niile nke ụwa ga-ahụ na a kpọkwasịwo gị aha Jehova,+ ha ga-atụkwa gị egwu.+

  • 1 Ndị Eze 8:43
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 43 gị onwe gị, nọrọ n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ, meekwa ihe niile mere onye mba ọzọ ahụ ji na-akpọku gị;+ ka ndị niile nke ụwa wee mara aha gị+ wee tụọ egwu gị dị ka ndị gị Izrel na-eme, ka ha wee mara na a kpọkwasịwo aha gị n’ụlọ a m wuru.+

  • 1 Ndị Eze 18:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 O wee ruo n’oge+ e ji achụ àjà ọka na Ịlaịja onye amụma bịarutere nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik+ na Izrel,+ ka a mara taa na ị bụ Chineke n’Izrel+ nakwa na m bụ ohu gị nakwa na ọ bụ dị ka okwu gị si dị+ ka m mere ihe ndị a niile.

  • 2 Ndị Eze 19:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị+ n’aka ya, ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+

  • Abụ Ọma 46:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+

      A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+

      A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+

  • Aịzaya 52:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Jehova emewo ka mba niile hụ ogwe aka ya dị nsọ.+ Nsọtụ niile nke ụwa ga-ahụkwa nzọpụta nke Chineke anyị.+

  • Daniel 3:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 M na-etikwa iwu,+ na ndị ọ bụla, mba ọ bụla ma ọ bụ ndị na-asụ asụsụ ọ bụla nke kwuru ihe ọ bụla dị njọ banyere Chineke Shedrak, Mishak na Abednego, a ga-abọkasị ha,+ meekwa ka ụlọ ha ghọọ ebe ọha mmadụ ga na-aga mposi;+ n’ihi na e nweghị chi ọzọ nwere ike ịnapụta mmadụ dị ka nke a.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya