Ọnụ Ọgụgụ 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mozis wee sị: “Unu ga-eji nke a mara na Jehova ezitewo m ịrụ ọrụ a niile,+ na ọ bụghị m chepụtara ya:+ 2 Samuel 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi okwu+ gị nakwa dị ka o si dị gị mma n’obi,+ i mewo oké ihe ndị a niile iji mee ka ohu gị mara ha.+ Jọn 11:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 N’eziokwu, amaara m na ị na-anụ olu m mgbe niile; ma ekwuru m okwu n’ihi ìgwè mmadụ a+ ndị guzo gburugburu, ka ha wee kwere na ọ bụ gị zitere m.”+
28 Mozis wee sị: “Unu ga-eji nke a mara na Jehova ezitewo m ịrụ ọrụ a niile,+ na ọ bụghị m chepụtara ya:+
21 N’ihi okwu+ gị nakwa dị ka o si dị gị mma n’obi,+ i mewo oké ihe ndị a niile iji mee ka ohu gị mara ha.+
42 N’eziokwu, amaara m na ị na-anụ olu m mgbe niile; ma ekwuru m okwu n’ihi ìgwè mmadụ a+ ndị guzo gburugburu, ka ha wee kwere na ọ bụ gị zitere m.”+