29 N’ihi ya, ana m eti iwu na ndị ọ bụla, ndị si ná mba ọ bụla, ma ọ bụ ndị na-asụ asụsụ ọ bụla, bụ́ ndị kwujọrọ Chineke Shedrak, Mishak, na Abednego, a ga-abọkasị ha. A ga-ejikwa ụlọ ha mere ebe ọhaneze ga na-aga mposi; n’ihi na e nweghị chi ọzọ nwere ike ịnapụta mmadụ ka Chineke a.”+