Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+ Jenesis 31:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ka chi Ebreham+ na chi Nehọ,+ bụ́ chi nna ha, kpee ikpe n’etiti anyị.” Ma Jekọb ji Onye nna ya Aịzik na-atụ egwu ya ṅụọ iyi.+ Jenesis 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jekọb wee sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik,+ Jehova, gị onye na-agwa m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwurukwa ndị ikwu gị, m ga-emesokwa gị ihe n’ụzọ dị mma,’+ Jenesis 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+
13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+
53 Ka chi Ebreham+ na chi Nehọ,+ bụ́ chi nna ha, kpee ikpe n’etiti anyị.” Ma Jekọb ji Onye nna ya Aịzik na-atụ egwu ya ṅụọ iyi.+
9 Jekọb wee sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik,+ Jehova, gị onye na-agwa m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwurukwa ndị ikwu gị, m ga-emesokwa gị ihe n’ụzọ dị mma,’+
3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+