Jenesis 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+ Mak 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma banyere ndị nwụrụ anwụ, bụ́ ndị a ga-akpọlite, ọ̀ bụ na unu agụghị n’akwụkwọ Mozis, n’ihe e dere banyere osisi ogwu ahụ, otú Chineke si gwa ya, sị, ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọrụ Ndịozi 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ‘Abụ m Chineke nke nna nna gị hà, Chineke nke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Ebe Mozis na-ama jijiji, ọ nwaghị ịchọpụtakwu ihe na-eme.
24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+
26 Ma banyere ndị nwụrụ anwụ, bụ́ ndị a ga-akpọlite, ọ̀ bụ na unu agụghị n’akwụkwọ Mozis, n’ihe e dere banyere osisi ogwu ahụ, otú Chineke si gwa ya, sị, ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+
32 ‘Abụ m Chineke nke nna nna gị hà, Chineke nke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Ebe Mozis na-ama jijiji, ọ nwaghị ịchọpụtakwu ihe na-eme.