Ọrụ Ndịozi 7:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 ‘Abụ m Chineke nna nna gị hà, Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Mosis wee bido ịma jijiji. Ụjọ ekweghịzi ya ile osisi ahụ anya.
32 ‘Abụ m Chineke nna nna gị hà, Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Mosis wee bido ịma jijiji. Ụjọ ekweghịzi ya ile osisi ahụ anya.