6 O kwukwara, sị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik,+ na Chineke Jekọb.”+ Mosis wee kpuchie ihu ya, n’ihi na egwu na-atụ ya ile ezi Chineke anya.
26 Ọ̀ bụ na unu agụbeghị akụkọ osisi ogwu ahụ n’akwụkwọ Mosis? Chineke na-ekwu banyere ndị nwụrụ anwụ a ga-akpọlite n’ọnwụ mgbe ọ gwara Mosis, sị: ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+
37 Mgbe Mosis dere gbasara osisi ogwu na-ere ọkụ, o kwuru na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ. Ọ kpọrọ Jehova* ‘Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+