Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+ Jenesis 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jekọb kpeziri ekpere, sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik, Jehova, ọ bụ gị gwara m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwuru ndị ikwu gị, m ga-emekwara gị ihe ọma.’+ Matiu 22:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ.”+ Ọrụ Ndịozi 7:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 ‘Abụ m Chineke nna nna gị hà, Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Mosis wee bido ịma jijiji. Ụjọ ekweghịzi ya ile osisi ahụ anya.
13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+
9 Jekọb kpeziri ekpere, sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik, Jehova, ọ bụ gị gwara m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwuru ndị ikwu gị, m ga-emekwara gị ihe ọma.’+
32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ.”+
32 ‘Abụ m Chineke nna nna gị hà, Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Mosis wee bido ịma jijiji. Ụjọ ekweghịzi ya ile osisi ahụ anya.