Ọpụpụ 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’ire ọkụ n’etiti otu osisi ogwu.+ Ka ọ nọ na-ele anya, lee, ọkụ nọ na-enwu n’osisi ogwu ahụ ma o reghị osisi ogwu ahụ. Matiu 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Banyere mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ọ̀ bụ na unu agụghị ihe Chineke gwara unu, sị,+ Luk 20:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma ọbụna Mozis mere ka a mara na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, n’ihe e dere banyere osisi ogwu+ ahụ, mgbe ọ kpọrọ Jehova ‘Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+
2 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’ire ọkụ n’etiti otu osisi ogwu.+ Ka ọ nọ na-ele anya, lee, ọkụ nọ na-enwu n’osisi ogwu ahụ ma o reghị osisi ogwu ahụ.
37 Ma ọbụna Mozis mere ka a mara na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, n’ihe e dere banyere osisi ogwu+ ahụ, mgbe ọ kpọrọ Jehova ‘Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+