Daniel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze wee gwa ndị Kaldia, sị: “M na-eti iwu, sị: Ọ bụrụ na unu akọghịrị m nrọ ahụ, kọọkwara m isi ya, a ga-abọkasị+ unu, a ga-emekwa ka ụlọ unu ghọọ ebe ọha mmadụ ga na-aga mposi.+
5 Eze wee gwa ndị Kaldia, sị: “M na-eti iwu, sị: Ọ bụrụ na unu akọghịrị m nrọ ahụ, kọọkwara m isi ya, a ga-abọkasị+ unu, a ga-emekwa ka ụlọ unu ghọọ ebe ọha mmadụ ga na-aga mposi.+