2 Ndị Eze 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha kwatukwara ogidi nsọ Bel,+ kwatuokwa ụlọ Bel,+ ha wee mee ka ọ bụrụ ebe ịga mposi+ ruo taa. Ezra 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Enyewokwa m iwu na onye ọ bụla nke mebiri+ iwu a, a ga-ewepụta otu osisi+ n’ụlọ ya wee kwụwa+ ya n’elu ya, ụlọ ya ga-aghọkwa ebe ọha na-eje mposi n’ihi ya.+
11 Enyewokwa m iwu na onye ọ bụla nke mebiri+ iwu a, a ga-ewepụta otu osisi+ n’ụlọ ya wee kwụwa+ ya n’elu ya, ụlọ ya ga-aghọkwa ebe ọha na-eje mposi n’ihi ya.+