Jenesis 40:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Abalị atọ taa, Fero ga-akpọpụta gị ma gbupụ gị isi, ọ ga-akwụwa gị n’osisi;+ anụ ufe ga-erikwa anụ gị.”+ Diuterọnọmi 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ọ bụrụkwa na mmadụ emee mmehie ga-eme ka a ma ya ikpe ọnwụ,+ e wee gbuo ya, i wee kwụwa ya n’osisi,+
19 Abalị atọ taa, Fero ga-akpọpụta gị ma gbupụ gị isi, ọ ga-akwụwa gị n’osisi;+ anụ ufe ga-erikwa anụ gị.”+
22 “Ọ bụrụkwa na mmadụ emee mmehie ga-eme ka a ma ya ikpe ọnwụ,+ e wee gbuo ya, i wee kwụwa ya n’osisi,+