Joshụa 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, Jọshụa gburu ha wee kwụwa ha n’elu osisi ise, ha kwụgidere n’elu osisi ndị ahụ ruo ná mgbede.+ Ọrụ Ndịozi 10:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Anyị bụkwa ndị àmà nke ihe niile o mere ma n’obodo ndị Juu ma na Jeruselem; ma ha gburu ya site n’ịkwụwa ya n’osisi.+
26 E mesịa, Jọshụa gburu ha wee kwụwa ha n’elu osisi ise, ha kwụgidere n’elu osisi ndị ahụ ruo ná mgbede.+
39 Anyị bụkwa ndị àmà nke ihe niile o mere ma n’obodo ndị Juu ma na Jeruselem; ma ha gburu ya site n’ịkwụwa ya n’osisi.+