Ọrụ Ndịozi 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 nwoke a, onye e nyefere dị ka ihe Chineke kpebiri na ihe o bu ụzọ mara si dị,+ ka unu kpọgidere n’osisi site n’aka ndị na-emebi iwu wee gbuo ya.+ Ndị Galeshia 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+
23 nwoke a, onye e nyefere dị ka ihe Chineke kpebiri na ihe o bu ụzọ mara si dị,+ ka unu kpọgidere n’osisi site n’aka ndị na-emebi iwu wee gbuo ya.+
13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+