9 Mozis wee jiri ọla kọpa kpụọ otu agwọ+ ozugbo ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà;+ o wee ruo na ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ, onye ahụ elee agwọ ahụ eji ọla kọpa kpụọ anya,+ onye ahụ adịrị ndụ.+
31 Ma ebe ọ bụ ụbọchị Nkwadebe,+ ndị Juu rịọrọ Paịlet ka o mee ka a kụjisịa ha ụkwụ, ka e bupụkwa ozu ha, ka ozu ha wee ghara ịdịgide+ n’elu osisi ịta ahụhụ n’Ụbọchị Izu Ike, (n’ihi na Ụbọchị Izu Ike ahụ bụ nke ukwu).+