Matiu 27:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 N’echi ya, nke bụ́ mgbe Nkwadebe+ gasịrị, ndị isi nchụàjà na ndị Farisii zukọtara n’ihu Paịlet, Jọn 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụzi ụbọchị nkwadebe+ maka ememme ngabiga; ọ bụ ihe dị ka awa nke isii.* O wee gwa ndị Juu, sị: “Lee! Eze unu!”
14 Ọ bụzi ụbọchị nkwadebe+ maka ememme ngabiga; ọ bụ ihe dị ka awa nke isii.* O wee gwa ndị Juu, sị: “Lee! Eze unu!”